Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara? Gịnị ka m ga-eji ghara ịbụ onye na-enweghị ndidi?

Job 21:4 in English

Job 21:4 · Berean Standard Bible

Is my complaint against a man? Then why should I not be impatient?

Context

2“Gee ntị nke ọma nʼokwu m; ka nke a bụrụ nkasiobi ị ga-enye m. 3Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m, mgbe m kwuchara, gaa nʼihu ịkwa m emo. 4“Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara? Gịnị ka m ga-eji ghara ịbụ onye na-enweghị ndidi? 5Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji; were aka gị kpuchie ọnụ gị. 6Mgbe m chere echiche maka nke a, egwu tụrụ m meekwa ka ahụ m maa jijiji.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.