Job 21:3
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m, mgbe m kwuchara, gaa nʼihu ịkwa m emo.
Job 21:3 in English
Job 21:3 · Berean Standard Bible
Bear with me while I speak; then, after I have spoken, you may go on mocking.
Context
1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“Gee ntị nke ọma nʼokwu m;
ka nke a bụrụ nkasiobi ị ga-enye m. 3Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m,
mgbe m kwuchara, gaa nʼihu ịkwa m emo. 4“Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara?
Gịnị ka m ga-eji ghara ịbụ onye na-enweghị ndidi? 5Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji;
were aka gị kpuchie ọnụ gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.