Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Job zara sị:

Job 21:1 in English

Context

1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“Gee ntị nke ọma nʼokwu m; ka nke a bụrụ nkasiobi ị ga-enye m. 3Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m, mgbe m kwuchara, gaa nʼihu ịkwa m emo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.