Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Gee ntị nke ọma nʼokwu m; ka nke a bụrụ nkasiobi ị ga-enye m.

Job 21:2 in English

Job 21:2 · Berean Standard Bible

“Listen carefully to my words; let this be your consolation to me.

Context

1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“Gee ntị nke ọma nʼokwu m; ka nke a bụrụ nkasiobi ị ga-enye m. 3Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m, mgbe m kwuchara, gaa nʼihu ịkwa m emo. 4“Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara? Gịnị ka m ga-eji ghara ịbụ onye na-enweghị ndidi?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.