Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji; were aka gị kpuchie ọnụ gị.

Job 21:5 in English

Job 21:5 · Berean Standard Bible

Look at me and be appalled; put your hand over your mouth.

Context

3Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m, mgbe m kwuchara, gaa nʼihu ịkwa m emo. 4“Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara? Gịnị ka m ga-eji ghara ịbụ onye na-enweghị ndidi? 5Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji; were aka gị kpuchie ọnụ gị. 6Mgbe m chere echiche maka nke a, egwu tụrụ m meekwa ka ahụ m maa jijiji. 7Gịnị mere ndị ajọ omume ji enwe ndụ ogologo, ghọọ okenye, baakwa ụba nʼịdị ike?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.