Job 21:11
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-ezipụ ụmụ ha dịka igwe atụrụ; ụmụntakịrị ha na-etegharị egwu.
Job 21:11 in English
Job 21:11 · Berean Standard Bible
They send forth their little ones like a flock; their children skip about,
Context
9Ha na-ebi ndụ udo nʼezinaụlọ ha na-atụghị egwu na ihe ọjọọ ọbụla ga-adakwasị ha;
mkpara Chineke adịghịkwa adakwasị ha. 10Oke ehi ha na-agba nne ehi ha na-esepụghị aka;
nne ehi ha na-amụ ụmụ, ha adịghị ekwo ime. 11Ha na-ezipụ ụmụ ha dịka igwe atụrụ;
ụmụntakịrị ha na-etegharị egwu. 12Ha na-abụ abụ nʼụda egwu otiti na ụbọ akwara;
ha na-aṅụrịkwa ọṅụ nʼụda nke ọja. 13Ha na-anọ ụbọchị ndụ ha niile nʼọganihu,
ha na-arịdakwa nʼili ha nʼudo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.