Job 21:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-anọ ụbọchị ndụ ha niile nʼọganihu, ha na-arịdakwa nʼili ha nʼudo.
Job 21:13 in English
Job 21:13 · Berean Standard Bible
They spend their days in prosperity and go down to Sheol in peace.*
Context
11Ha na-ezipụ ụmụ ha dịka igwe atụrụ;
ụmụntakịrị ha na-etegharị egwu. 12Ha na-abụ abụ nʼụda egwu otiti na ụbọ akwara;
ha na-aṅụrịkwa ọṅụ nʼụda nke ọja. 13Ha na-anọ ụbọchị ndụ ha niile nʼọganihu,
ha na-arịdakwa nʼili ha nʼudo. 14Ma ndị a na-asị Chineke, ‘Hapụ anyị aka,
ọ dịghị anyị mkpa ịmata ụzọ gị. 15Onye ka Onye pụrụ ime ihe niile bụ, anyị ga-eji jeere ya ozi?
Uru gịnị ka ịrịọ ya arịrịọ ga-abara anyị?’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.