Job 21:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ka Onye pụrụ ime ihe niile bụ, anyị ga-eji jeere ya ozi? Uru gịnị ka ịrịọ ya arịrịọ ga-abara anyị?’
Job 21:15 in English
Job 21:15 · Berean Standard Bible
Who is the Almighty, that we should serve Him, and what would we gain if we pray to Him?’
Context
13Ha na-anọ ụbọchị ndụ ha niile nʼọganihu,
ha na-arịdakwa nʼili ha nʼudo. 14Ma ndị a na-asị Chineke, ‘Hapụ anyị aka,
ọ dịghị anyị mkpa ịmata ụzọ gị. 15Onye ka Onye pụrụ ime ihe niile bụ, anyị ga-eji jeere ya ozi?
Uru gịnị ka ịrịọ ya arịrịọ ga-abara anyị?’ 16Ma ọganihu ha adịghị nʼaka ha
ya mere ana m ewezuga onwe m site na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu. 17“Ma ugboro ole ka a na-emenyụ ọkụ oriọna nke ndị na-emebi iwu?
Ugboro ole ka nhụju anya na-adakwasị ha,
bụ nke Chineke kenyere ha nʼiwe ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.