Job 21:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọganihu ha adịghị nʼaka ha ya mere ana m ewezuga onwe m site na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu.
Job 21:16 in English
Job 21:16 · Berean Standard Bible
Still, their prosperity is not in their own hands, so I stay far from the counsel of the wicked.
Context
14Ma ndị a na-asị Chineke, ‘Hapụ anyị aka,
ọ dịghị anyị mkpa ịmata ụzọ gị. 15Onye ka Onye pụrụ ime ihe niile bụ, anyị ga-eji jeere ya ozi?
Uru gịnị ka ịrịọ ya arịrịọ ga-abara anyị?’ 16Ma ọganihu ha adịghị nʼaka ha
ya mere ana m ewezuga onwe m site na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu. 17“Ma ugboro ole ka a na-emenyụ ọkụ oriọna nke ndị na-emebi iwu?
Ugboro ole ka nhụju anya na-adakwasị ha,
bụ nke Chineke kenyere ha nʼiwe ya? 18Ugboro ole ka ha dịka ahịhịa kpọrọ nkụ nʼihu ikuku,
maọbụ dịka igbugbo ọka nke ikuku siri ike na-efesasị?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.