Job 21:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugboro ole ka ha dịka ahịhịa kpọrọ nkụ nʼihu ikuku, maọbụ dịka igbugbo ọka nke ikuku siri ike na-efesasị?
Job 21:18 in English
Job 21:18 · Berean Standard Bible
Are they like straw before the wind, like chaff swept away by a storm?
Context
16Ma ọganihu ha adịghị nʼaka ha
ya mere ana m ewezuga onwe m site na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu. 17“Ma ugboro ole ka a na-emenyụ ọkụ oriọna nke ndị na-emebi iwu?
Ugboro ole ka nhụju anya na-adakwasị ha,
bụ nke Chineke kenyere ha nʼiwe ya? 18Ugboro ole ka ha dịka ahịhịa kpọrọ nkụ nʼihu ikuku,
maọbụ dịka igbugbo ọka nke ikuku siri ike na-efesasị? 19A na-asị, ‘Chineke na-akpakọtara ụmụ ha ntaramahụhụ nke njehie ha.’
Ka a kwụghachi ha ya, ka ha nwee ike mata ya. 20Ka anya ha hụ mbibi nke onwe ya,
ka ha ṅụọ ọnụma nke Onye pụrụ ime ihe niile dịka mmiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.