Job 20:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nʼezie, ị maara otu ọ dị site na mgbe ochie, ya bụ kemgbe e debere mmadụ nʼụwa.
Job 20:4 in English
Job 20:4 · Berean Standard Bible
Do you not know that from antiquity, since man was placed on the earth,
Context
2“Enweghị udo nke echiche m na-akpali m izaghachi
nʼihi na anọ m na mwute dị ukwuu. 3Anụla m okwu mkparị nke ileda anya nye m,
ma nghọta m na-akpalịte m ịzaghachi gị. 4“Nʼezie, ị maara otu ọ dị site na mgbe ochie,
ya bụ kemgbe e debere mmadụ nʼụwa. 5Obi ụtọ nke onye na-emebi iwu na-adị nwa mgbe nta,
ọṅụ nke ndị na-amaghị Chineke na-anọ naanị nwa oge. 6Nʼagbanyeghị na ịnya isi ya ga-eru eluigwe,
na isi ya ga-emetụkwa igwe ojii;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.