Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Enweghị udo nke echiche m na-akpali m izaghachi nʼihi na anọ m na mwute dị ukwuu.

Job 20:2 in English

Job 20:2 · Berean Standard Bible

“So my anxious thoughts compel me to answer, because of the turmoil within me.

Context

1Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị: 2“Enweghị udo nke echiche m na-akpali m izaghachi nʼihi na anọ m na mwute dị ukwuu. 3Anụla m okwu mkparị nke ileda anya nye m, ma nghọta m na-akpalịte m ịzaghachi gị. 4“Nʼezie, ị maara otu ọ dị site na mgbe ochie, ya bụ kemgbe e debere mmadụ nʼụwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.