Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị:

Job 20:1 in English

Job 20:1 · Berean Standard Bible

Then Zophar the Naamathite replied:

Context

1Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị: 2“Enweghị udo nke echiche m na-akpali m izaghachi nʼihi na anọ m na mwute dị ukwuu. 3Anụla m okwu mkparị nke ileda anya nye m, ma nghọta m na-akpalịte m ịzaghachi gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.