Job 20:5
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obi ụtọ nke onye na-emebi iwu na-adị nwa mgbe nta, ọṅụ nke ndị na-amaghị Chineke na-anọ naanị nwa oge.
Job 20:5 in English
Job 20:5 · Berean Standard Bible
the triumph of the wicked has been brief and the joy of the godless momentary?
Context
3Anụla m okwu mkparị nke ileda anya nye m,
ma nghọta m na-akpalịte m ịzaghachi gị. 4“Nʼezie, ị maara otu ọ dị site na mgbe ochie,
ya bụ kemgbe e debere mmadụ nʼụwa. 5Obi ụtọ nke onye na-emebi iwu na-adị nwa mgbe nta,
ọṅụ nke ndị na-amaghị Chineke na-anọ naanị nwa oge. 6Nʼagbanyeghị na ịnya isi ya ga-eru eluigwe,
na isi ya ga-emetụkwa igwe ojii; 7ọ ga-ala nʼiyi ebighị ebi, dịka nsị ya onwe ya nyụrụ;
ndị maara ya ga-ajụ, ‘Olee ebe ọ nọ?’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.