Job 16:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe, onye nkwuchite ọnụ m nọ nʼebe dị elu.
Job 16:19 in English
Job 16:19 · Berean Standard Bible
Even now my witness is in heaven, and my advocate is on high.
Context
17ma aka m emeghị ihe ike ọbụla,
ọzọ ekpere m dịkwa ọcha. 18“Ala, biko, ezokwala ọbara m;
mee ka akwa m ghara ịbụ ihe lara nʼiyi! 19Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe,
onye nkwuchite ọnụ m nọ nʼebe dị elu. 20Onye na-arịọrọ m arịrịọ bụ enyi m,
dịka m na-awụsara Chineke anya mmiri m. 21Nʼọnọdụ mmadụ ka ọ na-arịọ Chineke
dịka mmadụ na-arịọ nʼihi enyi ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.