Job 16:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ala, biko, ezokwala ọbara m; mee ka akwa m ghara ịbụ ihe lara nʼiyi!
Job 16:18 in English
Job 16:18 · Berean Standard Bible
O earth, do not cover my blood; may my cry for help never be laid to rest.
Context
16Ihu m na-acha ọbara ọbara site nʼakwa nke m na-akwa,
onyinyo nke ọnwụ dịkwa gburugburu egbugbere anya m abụọ; 17ma aka m emeghị ihe ike ọbụla,
ọzọ ekpere m dịkwa ọcha. 18“Ala, biko, ezokwala ọbara m;
mee ka akwa m ghara ịbụ ihe lara nʼiyi! 19Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe,
onye nkwuchite ọnụ m nọ nʼebe dị elu. 20Onye na-arịọrọ m arịrịọ bụ enyi m,
dịka m na-awụsara Chineke anya mmiri m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.