Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma aka m emeghị ihe ike ọbụla, ọzọ ekpere m dịkwa ọcha.

Job 16:17 in English

Job 16:17 · Berean Standard Bible

yet my hands are free of violence and my prayer is pure.

Context

15“Adụkọtala m akwa mkpe were ya kpuchie anụ ahụ m, liekwa ikuanya* m nʼime ntụ. 16Ihu m na-acha ọbara ọbara site nʼakwa nke m na-akwa, onyinyo nke ọnwụ dịkwa gburugburu egbugbere anya m abụọ; 17ma aka m emeghị ihe ike ọbụla, ọzọ ekpere m dịkwa ọcha. 18“Ala, biko, ezokwala ọbara m; mee ka akwa m ghara ịbụ ihe lara nʼiyi! 19Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe, onye nkwuchite ọnụ m nọ nʼebe dị elu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.