Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Adụkọtala m akwa mkpe were ya kpuchie anụ ahụ m, liekwa ikuanya* m nʼime ntụ.

Job 16:15 in English

Job 16:15 · Berean Standard Bible

I have sewn sackcloth over my skin; I have buried my horn in the dust.

Context

13ndị ọgba ụta ya agbaala m gburugburu. Ọ na-agbawa akụrụ m na-enweghị ọmịiko mee ka oluilu m wụsịa nʼala. 14Mgbe niile, ọ na-emegide m; ọ na-achụso m dịka dike nʼagha. 15“Adụkọtala m akwa mkpe were ya kpuchie anụ ahụ m, liekwa ikuanya* m nʼime ntụ. 16Ihu m na-acha ọbara ọbara site nʼakwa nke m na-akwa, onyinyo nke ọnwụ dịkwa gburugburu egbugbere anya m abụọ; 17ma aka m emeghị ihe ike ọbụla, ọzọ ekpere m dịkwa ọcha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.