Job 16:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe niile, ọ na-emegide m; ọ na-achụso m dịka dike nʼagha.
Job 16:14 in English
Job 16:14 · Berean Standard Bible
He breaks me with wound upon wound; He rushes me like a mighty warrior.
Context
12Ihe na-agara m nke ọma, ma Chineke tipịara m.
O jidere m nʼolu ma tiwasịa m.
O meela m ihe ịgba ụta ya; 13ndị ọgba ụta ya agbaala m gburugburu.
Ọ na-agbawa akụrụ m na-enweghị ọmịiko
mee ka oluilu m wụsịa nʼala. 14Mgbe niile, ọ na-emegide m;
ọ na-achụso m dịka dike nʼagha. 15“Adụkọtala m akwa mkpe were ya kpuchie anụ ahụ m,
liekwa ikuanya* m nʼime ntụ. 16Ihu m na-acha ọbara ọbara site nʼakwa nke m na-akwa,
onyinyo nke ọnwụ dịkwa gburugburu egbugbere anya m abụọ;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.