Job 16:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼọnọdụ mmadụ ka ọ na-arịọ Chineke dịka mmadụ na-arịọ nʼihi enyi ya.
Job 16:21 in English
Job 16:21 · Berean Standard Bible
Oh, that a man might plead with God as he pleads with his neighbor!
Context
19Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe,
onye nkwuchite ọnụ m nọ nʼebe dị elu. 20Onye na-arịọrọ m arịrịọ bụ enyi m,
dịka m na-awụsara Chineke anya mmiri m. 21Nʼọnọdụ mmadụ ka ọ na-arịọ Chineke
dịka mmadụ na-arịọ nʼihi enyi ya. 22“Naanị afọ ole na ole ga-agabiga
tupu m ga nʼụzọ nke nlọghachi m na-adịghị.
16:4 Ifufe isi nʼihu mmadụ, bụ omume nlelị anya. Ọ pụtara na e nweghị nsọpụrụ nʼebe onye dị otu a nọ. Abụ 22:7; Akw 2:15; Mat 27:39
16:15 Maọbụ, mpi
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.