Job 16:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Naanị afọ ole na ole ga-agabiga tupu m ga nʼụzọ nke nlọghachi m na-adịghị. 16:4 Ifufe isi nʼihu mmadụ, bụ omume nlelị anya. Ọ pụtara na e nweghị nsọpụrụ nʼebe onye dị otu a nọ. Abụ 22:7; Akw 2:15; Mat 27:39 16:15 Maọbụ, mpi
Job 16:22 in English
Job 16:22 · Berean Standard Bible
For when only a few years are past I will go the way of no return.
Context
20Onye na-arịọrọ m arịrịọ bụ enyi m,
dịka m na-awụsara Chineke anya mmiri m. 21Nʼọnọdụ mmadụ ka ọ na-arịọ Chineke
dịka mmadụ na-arịọ nʼihi enyi ya. 22“Naanị afọ ole na ole ga-agabiga
tupu m ga nʼụzọ nke nlọghachi m na-adịghị.
16:4 Ifufe isi nʼihu mmadụ, bụ omume nlelị anya. Ọ pụtara na e nweghị nsọpụrụ nʼebe onye dị otu a nọ. Abụ 22:7; Akw 2:15; Mat 27:39
16:15 Maọbụ, mpi
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.