Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O ji ikwesi olu ike, dịka ọta siri ike, na-emegide Chineke.

Job 15:26 in English

Job 15:26 · Berean Standard Bible

rushing headlong at Him with a thick, studded shield.

Context

24Ahụhụ na mkpagbu na-eme ka ọ tụọ oke egwu, nsogbu na-abịakwasị ya dịka eze nke nọ na njikere ibuso ndị iro ya agha. 25Nʼihi na ọ na-atụ Chineke aka nʼihu, dokwaa onwe ya imegide Onye pụrụ ime ihe niile. 26O ji ikwesi olu ike, dịka ọta siri ike, na-emegide Chineke. 27“Ọ bụ ezie na abụba kpuchiri ihu ya, abụba nke dị nʼukwu ya na-eme ka anụ ahụ nupụtakwa, 28ọ ga-ebi nʼobodo e bibiri ebibi, nʼụlọ nke mmadụ na-ekwesighị ibi nʼime ha, ụlọ nke na-adakasị adakasị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.