Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahụhụ na mkpagbu na-eme ka ọ tụọ oke egwu, nsogbu na-abịakwasị ya dịka eze nke nọ na njikere ibuso ndị iro ya agha.

Job 15:24 in English

Job 15:24 · Berean Standard Bible

Distress and anguish terrify him, overwhelming him like a king poised to attack.

Context

22O nweghị olileanya ịgbanarị ọchịchịrị; mma agha nọ na-echere ya. 23Ọ na-akpagharị na-achọ ebe nri dịka udele; ọ makwara na ụbọchị ọchịchịrị nọ nso. 24Ahụhụ na mkpagbu na-eme ka ọ tụọ oke egwu, nsogbu na-abịakwasị ya dịka eze nke nọ na njikere ibuso ndị iro ya agha. 25Nʼihi na ọ na-atụ Chineke aka nʼihu, dokwaa onwe ya imegide Onye pụrụ ime ihe niile. 26O ji ikwesi olu ike, dịka ọta siri ike, na-emegide Chineke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.