Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O nweghị olileanya ịgbanarị ọchịchịrị; mma agha nọ na-echere ya.

Job 15:22 in English

Job 15:22 · Berean Standard Bible

He despairs of his return from darkness; he is marked for the sword.

Context

20Ụbọchị ndụ ya niile, onye ajọ omume na-ata ahụhụ mmekpa ahụ, bụ nke e debere ogologo afọ nye nwoke ahụ na-eme ihe ike. 21Ụzụ na-eweta oke egwu na-eju ya ntị, mgbe ọ dị ka ihe niile na-aga nke ọma, ndị na-apụnara mmadụ ihe na-abịakwasị ya. 22O nweghị olileanya ịgbanarị ọchịchịrị; mma agha nọ na-echere ya. 23Ọ na-akpagharị na-achọ ebe nri dịka udele; ọ makwara na ụbọchị ọchịchịrị nọ nso. 24Ahụhụ na mkpagbu na-eme ka ọ tụọ oke egwu, nsogbu na-abịakwasị ya dịka eze nke nọ na njikere ibuso ndị iro ya agha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.