Job 13:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị na-eji mkpọrọ igwe kegide ụkwụ m abụọ; na-enyochakwa nzọ ụkwụ m niile site nʼitinye akara nʼebe ọbụla ọbụ ụkwụ m zọrọ.
Job 13:27 in English
Job 13:27 · Berean Standard Bible
You put my feet in the stocks and stand watch over all my paths; You set a limit for the soles of my feet.
Context
25Ị ga-enye ahịhịa ikuku na-ebugharị ntaramahụhụ?
Ị ga-achụ ahịhịa kpọrọ nkụ ọsọ? 26Nʼihi na ị na-edetu ihe ndị dị ilu megide m,
na-emekwa ka m ghọrọ mkpụrụ mmehie m mere nʼoge okorobịa m. 27Ị na-eji mkpọrọ igwe kegide ụkwụ m abụọ;
na-enyochakwa nzọ ụkwụ m niile
site nʼitinye akara nʼebe ọbụla ọbụ ụkwụ m zọrọ. 28“Ya mere, mmadụ nʼala nʼiyi dịka ihe rere ere,
na dịka akwa nke nla riri.
13:19 Aịz 50:8
13:24 Abụ 13:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.