Job 13:28
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ya mere, mmadụ nʼala nʼiyi dịka ihe rere ere, na dịka akwa nke nla riri. 13:19 Aịz 50:8 13:24 Abụ 13:1
Job 13:28 in English
Job 13:28 · Berean Standard Bible
So man wastes away like something rotten, like a moth-eaten garment.
Context
26Nʼihi na ị na-edetu ihe ndị dị ilu megide m,
na-emekwa ka m ghọrọ mkpụrụ mmehie m mere nʼoge okorobịa m. 27Ị na-eji mkpọrọ igwe kegide ụkwụ m abụọ;
na-enyochakwa nzọ ụkwụ m niile
site nʼitinye akara nʼebe ọbụla ọbụ ụkwụ m zọrọ. 28“Ya mere, mmadụ nʼala nʼiyi dịka ihe rere ere,
na dịka akwa nke nla riri.
13:19 Aịz 50:8
13:24 Abụ 13:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.