Job 12:7
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma jụọ ụmụ anụmanụ, ha ga-akụziri gị, maọbụ ụmụ nnụnụ, ha ga-agwa gị.
Job 12:7 in English
Job 12:7 · Berean Standard Bible
But ask the animals, and they will instruct you; ask the birds of the air, and they will tell you.
Context
5Ndị na-enweghị nsogbu na-eleda ndị ọdachi dakwasịrị anya
dịka nsogbu si eche ndị ụkwụ ha na-amịchapụ amịchapụ. 6Ụlọ ikwu nke ndị na-apụnara mmadụ ihe na-adị jụụ;
ndị na-akpasu Chineke iwe na-adị nʼudo,
bụ ndị na-ebugharị chi ha nʼaka ha. 7“Ma jụọ ụmụ anụmanụ, ha ga-akụziri gị,
maọbụ ụmụ nnụnụ, ha ga-agwa gị. 8Ma ọ bụkwanụ gwa ala okwu, ọ ga-akụziri gị,
maọbụ kwere ka azụ nọ na mmiri kọọrọ gị. 9Olee otu nʼime ihe ndị a nke na-amaghị
na ọ bụ aka Onyenwe anyị mere nke a?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.