Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Olee otu nʼime ihe ndị a nke na-amaghị na ọ bụ aka Onyenwe anyị mere nke a?

Job 12:9 in English

Job 12:9 · Berean Standard Bible

Which of all these does not know that the hand of the LORD has done this?

Context

7“Ma jụọ ụmụ anụmanụ, ha ga-akụziri gị, maọbụ ụmụ nnụnụ, ha ga-agwa gị. 8Ma ọ bụkwanụ gwa ala okwu, ọ ga-akụziri gị, maọbụ kwere ka azụ nọ na mmiri kọọrọ gị. 9Olee otu nʼime ihe ndị a nke na-amaghị na ọ bụ aka Onyenwe anyị mere nke a? 10Nʼaka ya ka ndụ ihe niile e kere eke dị, ya na ndụ ụmụ mmadụ 11Ọ bụ na ntị adịghị anwale okwu, otu ire si anwale ihe oriri?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.