Job 12:11
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ na ntị adịghị anwale okwu, otu ire si anwale ihe oriri?
Job 12:11 in English
Job 12:11 · Berean Standard Bible
Does not the ear test words as the tongue tastes its food?
Context
9Olee otu nʼime ihe ndị a nke na-amaghị
na ọ bụ aka Onyenwe anyị mere nke a? 10Nʼaka ya ka ndụ ihe niile e kere eke dị,
ya na ndụ ụmụ mmadụ 11Ọ bụ na ntị adịghị anwale okwu,
otu ire si anwale ihe oriri? 12Ọ bụ na-adịghị ahụ amamihe nʼetiti ndị okenye?
Ogologo ndụ, ọ dịghị eweta nghọta? 13“Ọ bụ Chineke nwe amamihe na ike,
ndụmọdụ na nghọta bụkwa nke ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.