Jeremaya 25:24
Jeremiah 25:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Na ndị eze Arebịa, na ndị eze mba niile ndị ahụ bi nʼọzara;
Jeremiah 25:24 in English
Jeremiah 25:24 · Berean Standard Bible
all the kings of Arabia, and all the kings of the mixed tribes who dwell in the desert;
Context
22na ndị eze Taịa na Saịdọn,
na ndị eze obodo ha dị nʼakụkụ osimiri, nke dị nʼofe nke ọzọ; 23na ala Dedan, na Tema, na Buz, na ndị niile bi nʼebe dị anya. 24Na ndị eze Arebịa, na ndị eze mba niile ndị ahụ bi nʼọzara; 25na ndị eze Zimri, na Elam, na Midia; 26na ndị eze ala dị nʼugwu, na mba dị nso, na mba dị anya, ha niile nʼotu nʼotu, na alaeze niile dị nʼụwa.
Mgbe eze ndị a niile ṅụtụrụ site nʼihe dị nʼiko ahụ, eze Sheshak ga-esitekwa na ya ṅụrụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.