Native Bible

Jeremiah 25:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na ala Dedan, na Tema, na Buz, na ndị niile bi nʼebe dị anya.

Jeremiah 25:23 in English

Jeremiah 25:23 · Berean Standard Bible

Dedan, Tema, Buz, and all who cut the corners of their hair;

Context

21Ndị eze Edọm, na Moab, na ndị Amọn; 22na ndị eze Taịa na Saịdọn, na ndị eze obodo ha dị nʼakụkụ osimiri, nke dị nʼofe nke ọzọ; 23na ala Dedan, na Tema, na Buz, na ndị niile bi nʼebe dị anya. 24Na ndị eze Arebịa, na ndị eze mba niile ndị ahụ bi nʼọzara; 25na ndị eze Zimri, na Elam, na Midia;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.