Jeremaya 25:21
Jeremiah 25:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị eze Edọm, na Moab, na ndị Amọn;
Jeremiah 25:21 in English
Jeremiah 25:21 · Berean Standard Bible
Edom, Moab, and the Ammonites;
Context
19Fero, eze Ijipt, na ndị na-ejere ya ozi, na ndịisi ọchịchị ya, na ndị ya niile, 20na ndị mba ọzọ niile bi nʼebe ahụ;
na ndị eze Uz;
na ndị eze ndị Filistia niile, bụ nke ndị Ashkelọn, na Gaza, na Ekrọn, na ndị fọdụrụ nʼime Ashdọd. 21Ndị eze Edọm, na Moab, na ndị Amọn; 22na ndị eze Taịa na Saịdọn,
na ndị eze obodo ha dị nʼakụkụ osimiri, nke dị nʼofe nke ọzọ; 23na ala Dedan, na Tema, na Buz, na ndị niile bi nʼebe dị anya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.