Jeremaya 25:22
Jeremiah 25:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na ndị eze Taịa na Saịdọn, na ndị eze obodo ha dị nʼakụkụ osimiri, nke dị nʼofe nke ọzọ;
Jeremiah 25:22 in English
Jeremiah 25:22 · Berean Standard Bible
all the kings of Tyre and Sidon; the kings of the coastlands across the sea;
Context
20na ndị mba ọzọ niile bi nʼebe ahụ;
na ndị eze Uz;
na ndị eze ndị Filistia niile, bụ nke ndị Ashkelọn, na Gaza, na Ekrọn, na ndị fọdụrụ nʼime Ashdọd. 21Ndị eze Edọm, na Moab, na ndị Amọn; 22na ndị eze Taịa na Saịdọn,
na ndị eze obodo ha dị nʼakụkụ osimiri, nke dị nʼofe nke ọzọ; 23na ala Dedan, na Tema, na Buz, na ndị niile bi nʼebe dị anya. 24Na ndị eze Arebịa, na ndị eze mba niile ndị ahụ bi nʼọzara;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.