Native Bible

Judges 9:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ndị Izrel hụrụ na Abimelek anwụọla, ha niile lara nʼụlọ ha.

Judges 9:55 in English

Judges 9:55 · Berean Standard Bible

And when the Israelites saw that Abimelech was dead, they all went home.

Context

53otu nwanyị tụdara nkume igwe nri nʼisi ya, nke tiwara okpokoro isi ya. 54Ngwangwa, Abimelek kpọrọ onye na-ebu ihe agha ya sị ya, “Sepụta mma agha gị jiri ya gbuo m, ka ndị mmadụ ghara ị sị banyere m, ‘Ọ bụ nwanyị gburu ya.’ ” Ya mere nwokorobịa ahụ were mma agha ya dụgbuo ya, ọ nwụkwara. 55Mgbe ndị Izrel hụrụ na Abimelek anwụọla, ha niile lara nʼụlọ ha. 56Otu a ka Chineke si kwụghachi Abimelek ihe ọjọọ o mere megide nna ya site nʼigbu iri ụmụnna ya asaa. 57Chineke mekwara ka ndị Shekem nata ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ ha. Ọbụbụ ọnụ Jotam nwa Jerub-Baal mezukwara nʼisi ha. 9:7 Dit 11:29; 27:12; Jos 8:33 9:9 chi dị iche iche, nke bụ nʼebe o metụtara ndị nʼefe arụsị 9:26 Maọbụ, Ndị ikwu ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.