Ndị Ikpe 9:56
Judges 9:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu a ka Chineke si kwụghachi Abimelek ihe ọjọọ o mere megide nna ya site nʼigbu iri ụmụnna ya asaa.
Judges 9:56 in English
Judges 9:56 · Berean Standard Bible
In this way God repaid the wickedness that Abimelech had done to his father in murdering his seventy brothers.
Context
54Ngwangwa, Abimelek kpọrọ onye na-ebu ihe agha ya sị ya, “Sepụta mma agha gị jiri ya gbuo m, ka ndị mmadụ ghara ị sị banyere m, ‘Ọ bụ nwanyị gburu ya.’ ” Ya mere nwokorobịa ahụ were mma agha ya dụgbuo ya, ọ nwụkwara. 55Mgbe ndị Izrel hụrụ na Abimelek anwụọla, ha niile lara nʼụlọ ha. 56Otu a ka Chineke si kwụghachi Abimelek ihe ọjọọ o mere megide nna ya site nʼigbu iri ụmụnna ya asaa. 57Chineke mekwara ka ndị Shekem nata ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ ha. Ọbụbụ ọnụ Jotam nwa Jerub-Baal mezukwara nʼisi ha.
9:7 Dit 11:29; 27:12; Jos 8:33
9:9 chi dị iche iche, nke bụ nʼebe o metụtara ndị nʼefe arụsị
9:26 Maọbụ, Ndị ikwu ya
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.