Native Bible

Judges 9:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke mekwara ka ndị Shekem nata ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ ha. Ọbụbụ ọnụ Jotam nwa Jerub-Baal mezukwara nʼisi ha. 9:7 Dit 11:29; 27:12; Jos 8:33 9:9 chi dị iche iche, nke bụ nʼebe o metụtara ndị nʼefe arụsị 9:26 Maọbụ, Ndị ikwu ya

Judges 9:57 in English

Judges 9:57 · Berean Standard Bible

And God also brought all the wickedness of the men of Shechem back upon their own heads. So the curse of Jotham son of Jerubbaal came upon them.

Context

55Mgbe ndị Izrel hụrụ na Abimelek anwụọla, ha niile lara nʼụlọ ha. 56Otu a ka Chineke si kwụghachi Abimelek ihe ọjọọ o mere megide nna ya site nʼigbu iri ụmụnna ya asaa. 57Chineke mekwara ka ndị Shekem nata ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ ha. Ọbụbụ ọnụ Jotam nwa Jerub-Baal mezukwara nʼisi ha. 9:7 Dit 11:29; 27:12; Jos 8:33 9:9 chi dị iche iche, nke bụ nʼebe o metụtara ndị nʼefe arụsị 9:26 Maọbụ, Ndị ikwu ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.