Aịzaya 15:6
Isaiah 15:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmiri Nimrim atachaala! Ahịhịa akpọnwụọkwala; ahịhịa ndụ niile agwụkwala o nwekwaghị akwụkwọ ndụ nke fọrọ.
Isaiah 15:6 in English
Isaiah 15:6 · Berean Standard Bible
The waters of Nimrim are dried up, and the grass is withered; the vegetation is gone, and the greenery is no more.
Context
4Heshbọn na Eleale na-eti mkpu akwa,
a na-anụ olu akwa ha ọ bụladị ruo Jehaz.
Nʼihi nke a, ndị agha Moab na-eti mkpu akwa,
mkpụrụobi ha na-amakwa jijiji. 5Ọ na-ewute mkpụrụobi m nʼihi Moab,*
ndị ya na-agba ọsọ ruo ọ bụladị nʼobodo Zoa
na Eglat Shelishiya.
Ha na-akwa akwa
dịka ha na-arịgo Luhit.*
Mgbe ha na-agbago ụzọ Heronaim,
ha na-ebe akwa mwute nʼihi mbibi bịakwasịrị ha. 6Mmiri Nimrim atachaala!
Ahịhịa akpọnwụọkwala;
ahịhịa ndụ niile agwụkwala
o nwekwaghị akwụkwọ ndụ nke fọrọ. 7Ya mere akụnụba ha kpakọbara ndị ha chekwara
ka ha buuru gafee ofe ndagwurugwu warawara nke ọdọ mmiri osisi pọpla niile. 8Mkpu akwa ha na-ada ụda gburugburu oke ala Moab niile;
akwa ha na-ebesi ike na-ada ruo obodo Eglaim;
abụ akwa ha na-erukwa Bịa-Elim.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.