Aịzaya 15:8
Isaiah 15:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mkpu akwa ha na-ada ụda gburugburu oke ala Moab niile; akwa ha na-ebesi ike na-ada ruo obodo Eglaim; abụ akwa ha na-erukwa Bịa-Elim.
Isaiah 15:8 in English
Isaiah 15:8 · Berean Standard Bible
For their outcry echoes to the border of Moab. Their wailing reaches Eglaim; it is heard in Beer-elim.
Context
6Mmiri Nimrim atachaala!
Ahịhịa akpọnwụọkwala;
ahịhịa ndụ niile agwụkwala
o nwekwaghị akwụkwọ ndụ nke fọrọ. 7Ya mere akụnụba ha kpakọbara ndị ha chekwara
ka ha buuru gafee ofe ndagwurugwu warawara nke ọdọ mmiri osisi pọpla niile. 8Mkpu akwa ha na-ada ụda gburugburu oke ala Moab niile;
akwa ha na-ebesi ike na-ada ruo obodo Eglaim;
abụ akwa ha na-erukwa Bịa-Elim. 9Iyi Dibọn jupụtara nʼọbara,
ma aga m atụkwasịkwa ọ bụladị ọtụtụ ihe ndị ọzọ nʼelu Dibọn!
Ọdụm ka a ga-atụkwasịrị ndị Moab* gbapụrụ
tụkwasịkwara ndị fọdụrụ nʼala ahụ.
15:1 Obodo Ar na Kia, bụ obodo abụọ dị mkpa nʼala ndị Moab.
15:5 Aịz 16:11; Jer 48:31
15:5 Jer 48:5
15:9 2Ez 17:25; Jer 50:17
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.