Native Bible

Isaiah 15:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iyi Dibọn jupụtara nʼọbara, ma aga m atụkwasịkwa ọ bụladị ọtụtụ ihe ndị ọzọ nʼelu Dibọn! Ọdụm ka a ga-atụkwasịrị ndị Moab* gbapụrụ tụkwasịkwara ndị fọdụrụ nʼala ahụ. 15:1 Obodo Ar na Kia, bụ obodo abụọ dị mkpa nʼala ndị Moab. 15:5 Aịz 16:11; Jer 48:31 15:5 Jer 48:5 15:9 2Ez 17:25; Jer 50:17

Isaiah 15:9 in English

Isaiah 15:9 · Berean Standard Bible

The waters of Dimon * are full of blood, but I will bring more upon Dimon— a lion upon the fugitives of Moab and upon the remnant of the land.

Context

7Ya mere akụnụba ha kpakọbara ndị ha chekwara ka ha buuru gafee ofe ndagwurugwu warawara nke ọdọ mmiri osisi pọpla niile. 8Mkpu akwa ha na-ada ụda gburugburu oke ala Moab niile; akwa ha na-ebesi ike na-ada ruo obodo Eglaim; abụ akwa ha na-erukwa Bịa-Elim. 9Iyi Dibọn jupụtara nʼọbara, ma aga m atụkwasịkwa ọ bụladị ọtụtụ ihe ndị ọzọ nʼelu Dibọn! Ọdụm ka a ga-atụkwasịrị ndị Moab* gbapụrụ tụkwasịkwara ndị fọdụrụ nʼala ahụ. 15:1 Obodo Ar na Kia, bụ obodo abụọ dị mkpa nʼala ndị Moab. 15:5 Aịz 16:11; Jer 48:31 15:5 Jer 48:5 15:9 2Ez 17:25; Jer 50:17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.