Hosiya 13:12
Hosea 13:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Njehie nke Ifrem ka e kechikọtara debe; a na-edetukwa mmehie ya niile nʼakwụkwọ.
Hosea 13:12 in English
Hosea 13:12 · Berean Standard Bible
The iniquity of Ephraim is bound up; his sin is stored up.
Context
10Ebee ka ndị eze gị nọ, ka ha bịa zọpụta gị?
Ebee ka ndịisi ọchịchị nke obodo gị niile nọ,
bụ ndị ahụ i ji nʼihi ha na-asị,
‘Nye m eze na ndị ọchịchị’? 11Esitere m nʼiwe m nye gị eze,
sitekwa nʼọnụma m, napụ gị ya. 12Njehie nke Ifrem ka e kechikọtara debe;
a na-edetukwa mmehie ya niile nʼakwụkwọ. 13Ihe mgbu nke dịka ihe mgbu nwanyị ime na-eme na-abịakwasị ya;
maọbụ nwantakịrị na-enweghị uche.
Mgbe oge ya zuru,
ọ jụrụ ịpụta site nʼọnụ akpanwa ka a mụpụta ya. 14“Aga m anapụta ha site nʼike nke Ala mmụọ.
Aga m agbapụta ha site nʼọnwụ.
Gị ọnwụ, olee ebe ajọọ ọrịa gị niile na-efe efe dị?
Gị ala mmụọ, olee ebe ike ịla nʼiyi gị dị?
“Agaghị m enwe ọmịiko ọbụla,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.