Hosiya 13:11
Hosea 13:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Esitere m nʼiwe m nye gị eze, sitekwa nʼọnụma m, napụ gị ya.
Hosea 13:11 in English
Hosea 13:11 · Berean Standard Bible
So in My anger I gave you a king, and in My wrath I took him away.
Context
9“Aga m ala gị nʼiyi, gị Izrel,
onye pụrụ inyere gị aka? 10Ebee ka ndị eze gị nọ, ka ha bịa zọpụta gị?
Ebee ka ndịisi ọchịchị nke obodo gị niile nọ,
bụ ndị ahụ i ji nʼihi ha na-asị,
‘Nye m eze na ndị ọchịchị’? 11Esitere m nʼiwe m nye gị eze,
sitekwa nʼọnụma m, napụ gị ya. 12Njehie nke Ifrem ka e kechikọtara debe;
a na-edetukwa mmehie ya niile nʼakwụkwọ. 13Ihe mgbu nke dịka ihe mgbu nwanyị ime na-eme na-abịakwasị ya;
maọbụ nwantakịrị na-enweghị uche.
Mgbe oge ya zuru,
ọ jụrụ ịpụta site nʼọnụ akpanwa ka a mụpụta ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.