Native Bible

Genesis 6:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Noa mụtara ụmụ ndị ikom atọ aha ha bụ, Shem, Ham, na Jafet.

Genesis 6:10 in English

Genesis 6:10 · Berean Standard Bible

And Noah had three sons: Shem, Ham, and Japheth.

Context

8Ma Noa nwetara ihuọma nʼanya Onyenwe anyị. 9Nke a bụ akụkọ banyere usoro ndụ Noa na ezinaụlọ ya. Noa bụ onye ezi omume. Onye na-enweghị ịta ụta ọbụla nʼetiti ndị bi nʼoge ya. O mere ihe nʼụzọ Chineke chọrọ ya. 10Noa mụtara ụmụ ndị ikom atọ aha ha bụ, Shem, Ham, na Jafet. 11Ma nʼanya Chineke, ụwa bụ ihe rụrụ arụ, jupụtakwa nʼihe ike. 12Chineke hụrụ otu ụwa si jọgbuo onwe ya na njọ, hụkwa na ụmụ mmadụ bụ ndị ihe ọjọọ riri ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.