Jenesis 6:8
Genesis 6:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Noa nwetara ihuọma nʼanya Onyenwe anyị.
Genesis 6:8 in English
Genesis 6:8 · Berean Standard Bible
Noah, however, found favor in the eyes of the LORD.
Context
6O wutere Onyenwe anyị nke ukwuu na o kere mmadụ, mkpụrụobi ya jupụtakwara nʼihe mgbu. 7Nʼihi ya, Onyenwe anyị sịrị, “Aga m esi nʼụwa kpochapụ mmadụ niile m kere eke. E e, mmadụ na anụmanụ niile, na ihe e kere eke na-akpụgharị nʼelu ala, na anụ ufe niile. Nʼihi na o wutere m na m kere ha.” 8Ma Noa nwetara ihuọma nʼanya Onyenwe anyị. 9Nke a bụ akụkọ banyere usoro ndụ Noa na ezinaụlọ ya.
Noa bụ onye ezi omume. Onye na-enweghị ịta ụta ọbụla nʼetiti ndị bi nʼoge ya. O mere ihe nʼụzọ Chineke chọrọ ya. 10Noa mụtara ụmụ ndị ikom atọ aha ha bụ, Shem, Ham, na Jafet.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.