Jenesis 5:9
Genesis 5:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna Kenan.
Genesis 5:9 in English
Genesis 5:9 · Berean Standard Bible
When Enosh was 90 years old, he became the father of Kenan.
Context
7Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 8Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ. 9Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna Kenan. 10Mgbe ọ ghọchara nna Kenan, Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 11Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.