Native Bible

Genesis 5:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 5:7 in English

Genesis 5:7 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Enosh, Seth lived 807 years and had other sons and daughters.

Context

5Adam nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ atọ. 6Set gbara narị afọ na ise mgbe ọ ghọrọ nna Enọsh, 7Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 8Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ. 9Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna Kenan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.