Jenesis 5:6
Genesis 5:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Set gbara narị afọ na ise mgbe ọ ghọrọ nna Enọsh,
Genesis 5:6 in English
Genesis 5:6 · Berean Standard Bible
When Seth was 105 years old, he became the father of Enosh.
Context
4Site nʼoge a mụrụ Set, Adam dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ, ọ mụrụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 5Adam nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ atọ. 6Set gbara narị afọ na ise mgbe ọ ghọrọ nna Enọsh, 7Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 8Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.