Native Bible

Genesis 5:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼoge a mụrụ Set, Adam dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ, ọ mụrụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 5:4 in English

Genesis 5:4 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Seth, Adam lived 800 years and had other sons and daughters.

Context

2O kere ha nwoke na nwanyị, gọziekwa ha. Mgbe e kere ha, ọ kpọrọ ha mmadụ. 3Mgbe Adam gbara narị afọ na iri afọ atọ, ọ mụrụ nwa ya nwoke nʼoyiyi nke ya, na nʼụdịdị nke ya. Ọ gụrụ ya Set. 4Site nʼoge a mụrụ Set, Adam dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ, ọ mụrụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 5Adam nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ atọ. 6Set gbara narị afọ na ise mgbe ọ ghọrọ nna Enọsh,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.