Jenesis 5:2
Genesis 5:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kere ha nwoke na nwanyị, gọziekwa ha. Mgbe e kere ha, ọ kpọrọ ha mmadụ.
Genesis 5:2 in English
Genesis 5:2 · Berean Standard Bible
Male and female He created them,* and He blessed them. And in the day they were created, He called them “man.”*
Context
1Nke a bụ usoro ihe ndepụta banyere agbụrụ Adam.
Mgbe Chineke kere mmadụ, o kere ya nʼoyiyi Chineke. 2O kere ha nwoke na nwanyị, gọziekwa ha. Mgbe e kere ha, ọ kpọrọ ha mmadụ. 3Mgbe Adam gbara narị afọ na iri afọ atọ, ọ mụrụ nwa ya nwoke nʼoyiyi nke ya, na nʼụdịdị nke ya. Ọ gụrụ ya Set. 4Site nʼoge a mụrụ Set, Adam dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ, ọ mụrụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.