Jenesis 5:8
Genesis 5:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ.
Genesis 5:8 in English
Genesis 5:8 · Berean Standard Bible
So Seth lived a total of 912 years, and then he died.
Context
6Set gbara narị afọ na ise mgbe ọ ghọrọ nna Enọsh, 7Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 8Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ. 9Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna Kenan. 10Mgbe ọ ghọchara nna Kenan, Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.