Jenesis 5:10
Genesis 5:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ ghọchara nna Kenan, Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Genesis 5:10 in English
Genesis 5:10 · Berean Standard Bible
And after he had become the father of Kenan, Enosh lived 815 years and had other sons and daughters.
Context
8Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ. 9Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna Kenan. 10Mgbe ọ ghọchara nna Kenan, Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 11Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise. 12Mgbe Kenan gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna Mahalalel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.